Ọpụpụ 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’eziokwu, ákwá ndị Izrel na-ebe eruola m ntị, ahụkwala m otú ndị Ijipt si jiri aka ike na-emegbu ha.+ Ọpụpụ 4:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echetala ndị Izrel+ nakwa na ọ hụla otú e si na-emekpa ha ahụ́,+ ha hulatara ala kpọọ isiala. Ọrụ Ndịozi 7:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ahụla m ahụhụ a na-ata ndị m nọ n’Ijipt, anụkwala m ude ha na-asụ.+ Agbadatala m ka m napụta ha. Ugbu a, bịa ka m ziga gị Ijipt.’
9 N’eziokwu, ákwá ndị Izrel na-ebe eruola m ntị, ahụkwala m otú ndị Ijipt si jiri aka ike na-emegbu ha.+
31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echetala ndị Izrel+ nakwa na ọ hụla otú e si na-emekpa ha ahụ́,+ ha hulatara ala kpọọ isiala.
34 Ahụla m ahụhụ a na-ata ndị m nọ n’Ijipt, anụkwala m ude ha na-asụ.+ Agbadatala m ka m napụta ha. Ugbu a, bịa ka m ziga gị Ijipt.’