19 Jehova, biko, gee anyị ntị. Jehova, biko, gbaghara anyị.+ Jehova, biko, ṅaa anyị ntị ma mee ihe. Chineke m, egbula oge n’ihi aha gị, n’ihi na a kpọkwasịrị obodo gị na ndị gị aha gị.”+
17 ka ndị fọdụrụ wee chọsie mụnwa bụ́ Jehova* ike, ha na ndị mba ọzọ niile, ndị na-aza aha m. Ọ bụ mụnwa bụ́ Jehova* kwuru ihe ndị a. Ọ bụ m na-eme ha.+