Diuterọnọmi 15:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu ga-agọzi unu otú o kwere unu ná nkwa. Unu ga na-agbazinye ọtụtụ mba ihe, ma unu agaghị agbaziri ihe ọ bụla.+ Unu ga-achị ọtụtụ mba, ma ha agaghị achị unu.+
6 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu ga-agọzi unu otú o kwere unu ná nkwa. Unu ga na-agbazinye ọtụtụ mba ihe, ma unu agaghị agbaziri ihe ọ bụla.+ Unu ga-achị ọtụtụ mba, ma ha agaghị achị unu.+