Levitikọs 26:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Unu ga-emefusị ike unu na nkịtị n’ihi na ala unu agaghị emepụta ihe,+ osisi ndị dị n’ala agaghịkwa amị mkpụrụ. Levitikọs 26:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M ga-eme ka anụ ọhịa bata n’ala unu.+ Ha ga-agbawa unu aka ụmụ+ ma gbuchapụ anụ ụlọ unu. Ha ga-emekwa ka unu fọ ole na ole, ụzọ unu ga-atọgbọkwa chakoo.+
20 Unu ga-emefusị ike unu na nkịtị n’ihi na ala unu agaghị emepụta ihe,+ osisi ndị dị n’ala agaghịkwa amị mkpụrụ.
22 M ga-eme ka anụ ọhịa bata n’ala unu.+ Ha ga-agbawa unu aka ụmụ+ ma gbuchapụ anụ ụlọ unu. Ha ga-emekwa ka unu fọ ole na ole, ụzọ unu ga-atọgbọkwa chakoo.+