Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 9:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Ụlọ a ga-abụzi ụlọ e bibiri ebibi.+ Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya na-ele ya, fụọ mkpọrọhịhị, na-asịkwa, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+

  • 2 Ihe E Mere 7:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 m ga-efopụ unu n’ala m nke m nyere unu.+ M ga-ebibikwa ụlọ a m ji maka aha m doo nsọ. Ndị mba ọzọ niile ga-eji ụlọ a mere ihe ọchị.* Ha agaghịkwa eji ya kpọrọ ihe.+

  • Jeremaya 24:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 M ga-eme ka ọdachi dakwasị ha, ụdị nke ga-eme ka ụjọ tụwa alaeze niile dị n’ụwa.+ Ha ga na-akọcha ha, jiri ha na-ama atụ otú ọdachi na-adị, na-akwakwa ha emo. A ga-abụkwa ha ọnụ+ n’ebe niile m ga-achụga ha.+

  • Jeremaya 25:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 m ga-ezi ozi ka a kpọta ezinụlọ niile si n’ebe ugwu.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. O kwukwara, sị, “M ga-agwa Nebukadneza* eze Babịlọn, bụ́ ohu m,+ ka ha bịa lụso obodo a+ na ndị bi na ya na mba ndị a niile gbara ya gburugburu agha.+ M ga-ebibi ha, ha abụrụ ihe na-awụ akpata oyi na ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị. M ga-ala ha n’iyi. Ha agaghịkwa adịzi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya