Jeremaya 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị iro unu ga-abịa otú mmiri rujuru n’ígwé si ebido izo. Ụgbọ ịnyịnya ha dịkwa ka oké ifufe.+ Ịnyịnya ha na-efe ọsọ karịa ugo.+ Anyị efuola, n’ihi na a ga-ebibi anyị! Hosia 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Tinye opi n’ọnụ gị.+ Onye iro na-abịa ka ugo ka o megide ndị* nke mụnwa bụ́ Jehova,+ N’ihi na ha emebiela ọgbụgba ndụ mụ na ha gbara,+ mebiekwa iwu m.+
13 Ndị iro unu ga-abịa otú mmiri rujuru n’ígwé si ebido izo. Ụgbọ ịnyịnya ha dịkwa ka oké ifufe.+ Ịnyịnya ha na-efe ọsọ karịa ugo.+ Anyị efuola, n’ihi na a ga-ebibi anyị!
8 “Tinye opi n’ọnụ gị.+ Onye iro na-abịa ka ugo ka o megide ndị* nke mụnwa bụ́ Jehova,+ N’ihi na ha emebiela ọgbụgba ndụ mụ na ha gbara,+ mebiekwa iwu m.+