Ọpụpụ 24:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O wee were akwụkwọ ọgbụgba ndụ ahụ gụpụtara ha ya.+ Ha wee sị: “Anyị ga-eme ihe niile Jehova kwuru, anyị ga-erubekwa isi.”+ Diuterọnọmi 31:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Werenụ akwụkwọ Iwu a+ dowe n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu. Ọ ga-abụ ihe akaebe a ga-eji ekpe unu ikpe.
7 O wee were akwụkwọ ọgbụgba ndụ ahụ gụpụtara ha ya.+ Ha wee sị: “Anyị ga-eme ihe niile Jehova kwuru, anyị ga-erubekwa isi.”+
26 “Werenụ akwụkwọ Iwu a+ dowe n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu. Ọ ga-abụ ihe akaebe a ga-eji ekpe unu ikpe.