Ọpụpụ 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 ‘Unu ejirila anya unu hụ ihe m mere ndị Ijipt,+ ka m wee buru unu butere onwe m otú ugo si eji nku ya ebu ụmụ ya.+ Joshụa 24:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Emechakwara m ziga Mosis na Erọn+ ka ha nyere unu aka. Atakwara m ndị Ijipt ezigbo ahụhụ,+ ma kpọpụtazie unu ebe ahụ.
4 ‘Unu ejirila anya unu hụ ihe m mere ndị Ijipt,+ ka m wee buru unu butere onwe m otú ugo si eji nku ya ebu ụmụ ya.+
5 Emechakwara m ziga Mosis na Erọn+ ka ha nyere unu aka. Atakwara m ndị Ijipt ezigbo ahụhụ,+ ma kpọpụtazie unu ebe ahụ.