Diuterọnọmi 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Nyekwa ndị Izrel iwu, sị: “Unu ga-esi na Sia gafere, bụ́ ala ebe ụmụnne unu, bụ́ ụmụ Ịsọ,+ bi.+ Egwu unu ga-ejide ha.+ Kpacharanụ anya.
4 Nyekwa ndị Izrel iwu, sị: “Unu ga-esi na Sia gafere, bụ́ ala ebe ụmụnne unu, bụ́ ụmụ Ịsọ,+ bi.+ Egwu unu ga-ejide ha.+ Kpacharanụ anya.