Joshụa 24:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Joshụa wee sị ha: “Unu agaghị efeli Jehova, n’ihi na ọ bụ Chineke dị nsọ.+ Ọ bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya.+ Ọ bụrụ na unu anaghị efe naanị ya, ọ gaghị agbaghara unu ma unu nupụrụ ya isi ma ọ bụkwanụ ma unu mehie ya.+
19 Joshụa wee sị ha: “Unu agaghị efeli Jehova, n’ihi na ọ bụ Chineke dị nsọ.+ Ọ bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya.+ Ọ bụrụ na unu anaghị efe naanị ya, ọ gaghị agbaghara unu ma unu nupụrụ ya isi ma ọ bụkwanụ ma unu mehie ya.+