Jeremaya 31:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ gaghị adị ka ọgbụgba ndụ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’Ijipt kpọpụta ha,+ ‘ya bụ, ọgbụgba ndụ m hanwa mebiri,+ n’agbanyeghị na ọ bụ naanị m bụ onyenwe ha.’* Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”
32 Ọ gaghị adị ka ọgbụgba ndụ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’Ijipt kpọpụta ha,+ ‘ya bụ, ọgbụgba ndụ m hanwa mebiri,+ n’agbanyeghị na ọ bụ naanị m bụ onyenwe ha.’* Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”