Diuterọnọmi 4:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Ọ bụrụ na unu anọrọ n’ebe ahụ chọọ Jehova bụ́ Chineke unu, unu ga-achọta ya+ ma unu jiri obi unu niile na mkpụrụ obi* unu niile jụọ ase ya.+
29 “Ọ bụrụ na unu anọrọ n’ebe ahụ chọọ Jehova bụ́ Chineke unu, unu ga-achọta ya+ ma unu jiri obi unu niile na mkpụrụ obi* unu niile jụọ ase ya.+