Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezra 1:2, 3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 “Ihe a bụ ihe Saịrọs eze Peshia kwuru, ‘Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe enyela m alaeze niile dị n’ụwa.+ Ọ họpụtakwala m ka m rụọrọ ya ụlọ na Jeruselem,+ nke dị na Juda. 3 Onye ọ bụla n’ime unu niile nke so ná ndị ya, ka Chineke ya nọnyere ya. Ya lawa Jeruselem, nke dị na Juda, rụghachi ụlọ Jehova bụ́ Chineke Izrel (ọ bụ ya bụ ezi Chineke), onye ụlọ ya dị na Jeruselem.*

  • Abụ Ọma 147:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Jehova na-arụ Jeruselem.+

      Ọ na-akpọlata ndị Izrel a dọọrọ n’agha.+

  • Jeremaya 32:37
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 37 ‘M ga-esi n’obodo niile m ji iwe na ọnụma na oké iwe chụga ha kpọkọta ha.+ M ga-akpọlata ha ebe a, meekwa ka ha biri na ya, obi eruokwa ha ala.+

  • Ezikiel 34:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 M ga-esi ná mba dị iche iche kpọkọta ha, sikwa n’ala dị iche iche chịkọta ha ma kpọlata ha n’ala ha. M ga-azụkwa ha n’ugwu ndị dị n’Izrel,+ n’akụkụ iyi dị iche iche, nakwa n’ebe niile ndị mmadụ bi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya