Jenesis 18:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O leliri anya hụ ụmụ nwoke atọ ndị guzo n’ebe dịtụ anya.+ Mgbe ọ hụrụ ha, o si n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ gbara ọsọ gaa zute ha, ọ kpọkwara isiala. Ndị Ikpe 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Nwaanyị ahụ wee gaa gwa di ya, sị: “Otu onye nke ezi Chineke bịakwutere m. O yiri mmụọ ozi nke ezi Chineke. Ọ dị ebube. Ajụghị m ya ebe o si bịa, ọ gwaghịkwa m aha ya.+ Ọrụ Ndịozi 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe ha nọkwa na-ele anya na mbara igwe ka ọ na-agbago, n’otu ntabi anya, ụmụ nwoke abụọ ndị yi uwe ọcha+ bịara guzoro ha n’akụkụ
2 O leliri anya hụ ụmụ nwoke atọ ndị guzo n’ebe dịtụ anya.+ Mgbe ọ hụrụ ha, o si n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ gbara ọsọ gaa zute ha, ọ kpọkwara isiala.
6 Nwaanyị ahụ wee gaa gwa di ya, sị: “Otu onye nke ezi Chineke bịakwutere m. O yiri mmụọ ozi nke ezi Chineke. Ọ dị ebube. Ajụghị m ya ebe o si bịa, ọ gwaghịkwa m aha ya.+
10 Mgbe ha nọkwa na-ele anya na mbara igwe ka ọ na-agbago, n’otu ntabi anya, ụmụ nwoke abụọ ndị yi uwe ọcha+ bịara guzoro ha n’akụkụ