Ọpụpụ 3:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe Jehova hụrụ na ọ gara ile ihe na-emenụ, o si n’osisi ogwu ahụ kpọọ ya òkù, sị: “Mosis! Mosis!” O wee sị: “Lee m.” 5 O wee sị Mosis: “Abịakwula nso. Yipụ akpụkpọ ụkwụ gị, n’ihi na ebe i guzo bụ ala dị nsọ.”
4 Mgbe Jehova hụrụ na ọ gara ile ihe na-emenụ, o si n’osisi ogwu ahụ kpọọ ya òkù, sị: “Mosis! Mosis!” O wee sị: “Lee m.” 5 O wee sị Mosis: “Abịakwula nso. Yipụ akpụkpọ ụkwụ gị, n’ihi na ebe i guzo bụ ala dị nsọ.”