Joshụa 24:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “‘Unu gafekwara Osimiri Jọdan+ rute Jeriko.+ Ndị na-achị* Jeriko, ndị Amọraịt, ndị Perizaịt, ndị Kenan, ndị Het, ndị Gegash, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus lụsokwara unu agha. Ma, m nyefere ha n’aka unu.+
11 “‘Unu gafekwara Osimiri Jọdan+ rute Jeriko.+ Ndị na-achị* Jeriko, ndị Amọraịt, ndị Perizaịt, ndị Kenan, ndị Het, ndị Gegash, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus lụsokwara unu agha. Ma, m nyefere ha n’aka unu.+