Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 21:21-24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Ndị Izrel zigaara Saịhọn eze ndị Amọraịt ndị ozi, sị:+ 22 “Ka anyị si n’ala gị gafere. Anyị agaghị abanye n’ebe ị kụrụ ihe ma ọ bụ n’ubi vaịn gị. Anyị agaghị aṅụ mmiri n’olulu mmiri ọ bụla. Ọ bụ n’Okporo Ụzọ Eze* ka anyị ga-aga ruo mgbe anyị gafere ala gị.”+ 23 Ma Saịhọn ekweghị ka ndị Izrel si n’ala ya gafere. Kama Saịhọn kpọkọtara ndị obodo ya niile gawa ịlụso Izrel agha n’ala ịkpa. Ọ bịarutere Jehaz malite ịlụso Izrel agha.+ 24 Ma ndị Izrel ji mma agha merie ya+ ma weghara ala ya+ malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ndị Amọn nso, n’ihi na ọ bụ Jeza+ bụ ókè ndị Amọn.+

  • Diuterọnọmi 2:32-34
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 Mgbe Saịhọn na ndị obodo ya niile pụtara ka ha lụso anyị agha na Jehaz,+ 33 Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ya n’aka anyị, anyị wee merie ya na ụmụ ya ndị nwoke, na ndị obodo ya niile. 34 Anyị weghaara obodo ya niile n’oge ahụ ma bibie ha niile, gbuokwa ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ụmụaka. E nweghị onye anyị hapụrụ ndụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya