Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 27:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Jehova wee sị Mosis: “Kpọrọ Joshụa nwa Nọn, bụ́ nwoke ruru eru,* ma bikwasị ya aka n’isi.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 27:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Ọ ga-eguzo n’ihu Elieza onye nchụàjà, bụ́ onye ga-anọ n’ihu Jehova jiri Yurim+ jụtara ya ihe Chineke kpebiri. Ọ bụ ya ga-ekwu mgbe ha ga na-apụ na mgbe ha ga na-abata, ya na ndị Izrel niile na nzukọ a niile.”

  • 1 Samuel 30:7, 8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Devid wee sị Abayata+ onye nchụàjà, nwa Ahimelek: “Biko, chịtara m efọd ebe a.”+ Abayata wee chịtara Devid efọd ahụ. 8 Devid wee jụọ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m chụwa ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga a? M̀ ga-achụkwute ha?” Ya asị: “Chụwa ha, n’ihi na ị ga-achụkwute ha. Ị ga-anapụtakwa ha ihe niile ha weere.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya