Joshụa 11:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 O nweghị obodo bịara ka ha na ndị Izrel mee udo ma e wezụga ndị Haịvaịt bi na Gibiọn.+ Ha meriri obodo ndị ọzọ niile n’agha.+
19 O nweghị obodo bịara ka ha na ndị Izrel mee udo ma e wezụga ndị Haịvaịt bi na Gibiọn.+ Ha meriri obodo ndị ọzọ niile n’agha.+