2 Samuel 21:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Eze wee kpọọ ndị Gibiọn+ gwa ha okwu. (Ndị Gibiọn abụghị ndị Izrel, kama ha bụ ndị Amọraịt+ fọrọ ndụ. Ndị Izrel ṅụụrụ ha iyi na ha agaghị egbu ha.+ Ma, Sọl chọrọ igbuchapụ ha n’ihi na obi adịghị ya mma na ha na ndị Izrel na ndị Juda bi.)
2 Eze wee kpọọ ndị Gibiọn+ gwa ha okwu. (Ndị Gibiọn abụghị ndị Izrel, kama ha bụ ndị Amọraịt+ fọrọ ndụ. Ndị Izrel ṅụụrụ ha iyi na ha agaghị egbu ha.+ Ma, Sọl chọrọ igbuchapụ ha n’ihi na obi adịghị ya mma na ha na ndị Izrel na ndị Juda bi.)