1 Ndị Eze 8:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Biko, ka anya gị dịrị n’ụlọ a ehihie na abalị, n’ebe a i kwuru gbasara ya, sị, ‘Aha m ga-adịgide na ya.’+ Geekwa ntị n’ekpere ohu gị chere ihu ebe a na-ekpe.+ 2 Ihe E Mere 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ahọrọla m Jeruselem+ ka a nọrọ na ya na-eto aha m. Ahọrọkwala m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’+
29 Biko, ka anya gị dịrị n’ụlọ a ehihie na abalị, n’ebe a i kwuru gbasara ya, sị, ‘Aha m ga-adịgide na ya.’+ Geekwa ntị n’ekpere ohu gị chere ihu ebe a na-ekpe.+
6 Ma ahọrọla m Jeruselem+ ka a nọrọ na ya na-eto aha m. Ahọrọkwala m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’+