20 E fekwara nza, si n’ebo Ifrem nye ndị fọrọ n’ezinụlọ ụmụ Kohat, bụ́ ndị Livaị, obodo ụfọdụ. 21 Ha nyere ha obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba.+ Ha nyere ha Shikem+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nke dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, Giza+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,