Joshụa 14:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Aha Hebrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba bụ nnukwu mmadụ n’ime ndị Anakim). A lụghịkwa agha n’obodo ahụ ọzọ.+ Joshụa 21:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha nyekwara ụmụ Erọn onye nchụàjà obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba.+ Ha nyere ha Hebrọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Libna+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,
15 Aha Hebrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba bụ nnukwu mmadụ n’ime ndị Anakim). A lụghịkwa agha n’obodo ahụ ọzọ.+
13 Ha nyekwara ụmụ Erọn onye nchụàjà obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba.+ Ha nyere ha Hebrọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Libna+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,