-
1 Ihe E Mere 6:77, 78Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
77 Ha si n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị fọrọnụ Rimọno na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa nakwa Tebọ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. 78 Ha sikwa n’ebo Ruben, ná mpaghara Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan, nye ha Biza nke dị n’ala ịkpa, ya na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, na Jehaz+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,
-