Joshụa 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+ Joshụa 21:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ha sikwa n’ebo Gad+ nye ha obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba. E nyere ha Remọt, nke dị na Gilied,+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, Mahaneyim+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, 1 Ihe E Mere 6:77 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 77 Ha si n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị fọrọnụ Rimọno na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa nakwa Tebọ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. 1 Ihe E Mere 6:80 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 80 Ha sikwa n’ebo Gad nye ha Remọt, nke dị na Gilied, na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, na Mahaneyim+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,
8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+
38 Ha sikwa n’ebo Gad+ nye ha obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba. E nyere ha Remọt, nke dị na Gilied,+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, Mahaneyim+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,
77 Ha si n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị fọrọnụ Rimọno na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa nakwa Tebọ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.
80 Ha sikwa n’ebo Gad nye ha Remọt, nke dị na Gilied, na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, na Mahaneyim+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,