14 Mgbe Lọt kwapụchara, Jehova gwara Ebram, sị: “Biko, si n’ebe ị nọ lee anya n’ebe ugwu, n’ebe ndịda, n’ebe ọwụwa anyanwụ, nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ, 15 n’ihi na ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a niile ị na-ahụ ka ọ bụrụ nke unu mgbe niile.+
33Jehova gwakwara Mosis, sị: “Si n’ebe a kwalie, gị na ndị a i dupụtara n’Ijipt. Gawanụ n’ala m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik, na Jekọb iyi, sị, ‘M ga-enye ya ụmụ* gị.’+