24 “Unu ga na-eme ememme a ka ọ bụrụ iwu unu na ụmụ unu ga na-edebe mgbe niile.+25 Mgbe unu batara n’ala ahụ Jehova ga-enye unu otú o kwuru, unu ga na-eme ememme a.+
5 Ha kwadebere anụ e ji eme Ememme Ngabiga n’ala ịkpa Saịnaị n’ọnwa nke mbụ, n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ, ná mgbede.* Ndị Izrel mere ihe niile Jehova nyere Mosis n’iwu.