Ndị Ikpe 8:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Gidiọn wee sị ha: “N’ihi ihe a unu kwuru, mgbe Jehova nyefere Ziba na Zalmọna n’aka m, m ga-eji osisi ogwu na uke si n’ala ịkpa pịakasịa unu ahụ́.”+
7 Gidiọn wee sị ha: “N’ihi ihe a unu kwuru, mgbe Jehova nyefere Ziba na Zalmọna n’aka m, m ga-eji osisi ogwu na uke si n’ala ịkpa pịakasịa unu ahụ́.”+