Ndị Ikpe 6:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 O wee kpọọ Gidiọn Jerubel* n’ụbọchị ahụ, sị: “Ka Bel zara ọnụ ya, n’ihi na mmadụ akwatuola ebe ịchụàjà ya.” 1 Samuel 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova wee si n’aka Jerubel+ na Bidan na Jefta+ na mụnwa bụ́ Samuel+ napụta unu n’aka ndị iro unu, ka obi ruo unu ala ebe unu bi.+
32 O wee kpọọ Gidiọn Jerubel* n’ụbọchị ahụ, sị: “Ka Bel zara ọnụ ya, n’ihi na mmadụ akwatuola ebe ịchụàjà ya.”
11 Jehova wee si n’aka Jerubel+ na Bidan na Jefta+ na mụnwa bụ́ Samuel+ napụta unu n’aka ndị iro unu, ka obi ruo unu ala ebe unu bi.+