Ndị Ikpe 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 E nwere otu nwoke si n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ Aha ya bụ Maịka. Ndị Ikpe 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Nwoke a bụ́ Maịka nwere ụlọ arụsị. O mere efọd+ na arụsị ezinụlọ*+ ma họpụta otu n’ime ụmụ ya ndị nwoke ka ọ bụrụ onye nchụàjà ya.+
5 Nwoke a bụ́ Maịka nwere ụlọ arụsị. O mere efọd+ na arụsị ezinụlọ*+ ma họpụta otu n’ime ụmụ ya ndị nwoke ka ọ bụrụ onye nchụàjà ya.+