-
Diuterọnọmi 25:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 “Ma ọ bụrụ na nwoke ahụ achọghị ịlụ nwunye nwanne ya nwụrụ anwụ, nwunye nwanne ya ahụ ga-agakwuru ndị okenye n’ọnụ ụzọ ámá obodo ma sị, ‘Nwanne di m jụrụ ime ka aha nwanne ya nwoke ghara ifu n’Izrel. O kweghị ekuchi m.’
-