4 M chere na m kwesịrị ịgwa gị ka ị zụrụ ya n’ihu ndị obodo a na ndị okenye ndị m.+ Ọ bụrụ na ị ga-agbara ya, gbara ya. Ma ọ bụrụ na ị gaghị agbara ya, gwa m ka m mara, n’ihi na ọ bụ gịnwa kwesịrị ịgbara ya. Ọ bụkwa m na-esote gị.” O wee sị: “M ga-agbara ya.”+