-
1 Ihe E Mere 2:9-15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ụmụ a mụụrụ Hezrọn bụ Jeramiel,+ Ram,+ na Kelubaị.*
10 Ram mụrụ Aminadab,+ Aminadab amụọ Nashọn+ onyeisi ndị ebo Juda. 11 Nashọn mụrụ Salma,+ Salma amụọ Boaz,+ 12 Boaz amụọ Obed, Obed amụọ Jesi,+ 13 Jesi amụọ Elayab bụ́ ọkpara ya, na Abinadab+ nwa ya nke abụọ, Shimia nwa ya nke atọ,+ 14 Netanel nwa ya nke anọ, Radaị nwa ya nke ise, 15 Ozem nwa ya nke isii, na Devid+ nwa ya nke asaa.
-