Abụ Ọma 42:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Chineke m, adaala m mbà.*+ Ọ bụ ya mere m ji nọrọ+N’ala Osimiri Jọdan nakwa n’elu elu ugwu HemọnNakwa n’Ugwu Miza* na-echeta gị. Abụ Ọma 62:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile. Gwanụ ya ihe niile dị unu n’obi.+ Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ (Sila) Abụ Ọma 142:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M gwara ya ihe niile na-echegbu m. M kọọrọ ya nsogbu m niile+
6 Chineke m, adaala m mbà.*+ Ọ bụ ya mere m ji nọrọ+N’ala Osimiri Jọdan nakwa n’elu elu ugwu HemọnNakwa n’Ugwu Miza* na-echeta gị.
8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile. Gwanụ ya ihe niile dị unu n’obi.+ Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ (Sila)