Joshụa 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị Izrel niile wee gbakọta na Shaịlo.+ Ha makwara ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ n’ihi na ha ewegharala ala ahụ.+
18 Ndị Izrel niile wee gbakọta na Shaịlo.+ Ha makwara ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ n’ihi na ha ewegharala ala ahụ.+