Aịzaya 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova kwuru, sị: “Olee uru ọtụtụ àjà unu na-achụ baara m?+ Àjà a na-esu ọkụ unu ji ebule achụrụ m+ nakwa nke unu ji abụba anụmanụ ndị ọzọ kacha mma achụrụ m+ agbụla m. Ọbara+ oké ehi+ na nke nwa atụrụ na nke ewu+ anaghịkwa atọ m ụtọ.
11 Jehova kwuru, sị: “Olee uru ọtụtụ àjà unu na-achụ baara m?+ Àjà a na-esu ọkụ unu ji ebule achụrụ m+ nakwa nke unu ji abụba anụmanụ ndị ọzọ kacha mma achụrụ m+ agbụla m. Ọbara+ oké ehi+ na nke nwa atụrụ na nke ewu+ anaghịkwa atọ m ụtọ.