Abụ Ọma 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-asị: “Echiela m onye m họpụtara eze+Na Zayọn,+ bụ́ ugwu nsọ m.” Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 110 Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị bụrụ ihe i ji agbakwasị ụkwụ.”+ Matiu 28:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jizọs wee bịakwute ha, sị ha: “E nyela m ike niile n’eluigwe na n’elu ụwa.+
110 Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị bụrụ ihe i ji agbakwasị ụkwụ.”+