2 Samuel 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, Amnọn nwere otu enyi aha ya bụ Jehonadab.+ Ọ bụ nwa Shimea,+ nwanne Devid. Jehonadab bụkwa nwoke dị ezigbote akọ.
3 Ma, Amnọn nwere otu enyi aha ya bụ Jehonadab.+ Ọ bụ nwa Shimea,+ nwanne Devid. Jehonadab bụkwa nwoke dị ezigbote akọ.