Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 13:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Ma ugbu a, alaeze gị agaghị adịte aka.+ Jehova ga-achọta nwoke obi ya nabatara.+ Jehova ga-ahọpụtakwa ya ka ọ bụrụ onye ndú nke ndị ya,+ n’ihi na i meghị ihe Jehova gwara gị.”+

  • 1 Samuel 15:27, 28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Ka Samuel na-atụgharị ịla, Sọl jidere ya n’ala ala uwe ya na-enweghị aka, uwe ahụ adọkapụ. 28 Samuel asị ya: “Jehova anapụla gị ọchịchị Izrel taa otú a i si dọkapụ uwe a. Ọ ga-enyekwa ya onye ka gị mma.+

  • 1 Samuel 16:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Samuel wee were mpi mmanụ ahụ+ tee ya mmanụ n’ihu ụmụnne ya. Mmụọ Jehova malitekwara inye Devid ike pụrụ iche si n’ụbọchị ahụ gawa.+ Samuel mechakwara bilie lawa Rema.+

  • 1 Samuel 20:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Ọ bụrụhaala na nwa Jesi dị ndụ, ị gaghị abụ eze.+ N’ihi ya, zie mmadụ ka ọ gaa kpọtara m ya, n’ihi na ọ ga-anwụrịrị.”+

  • 1 Samuel 24:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ya asị Devid: “Ị ka m bụrụ onye ezi omume, n’ihi na i meere m ihe ọma, ma m mere gị ihe ọjọọ.+

  • 1 Samuel 24:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Ama m na ị ga-abụrịrị eze,+ nakwa na ọ bụ gị na ezinụlọ gị ga na-achị alaeze Izrel.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya