1 Samuel 1:27, 28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ọ bụ nwa a ka m nọ na-arịọ Jehova ka o nye m, ya enye m ya.+ 28 Ma ugbu a, m na-enye* ya Jehova. Ná ndụ ya niile, ọ bụ nke Jehova.” Elkena wee kpọọrọ Jehova isiala n’ebe ahụ.
27 Ọ bụ nwa a ka m nọ na-arịọ Jehova ka o nye m, ya enye m ya.+ 28 Ma ugbu a, m na-enye* ya Jehova. Ná ndụ ya niile, ọ bụ nke Jehova.” Elkena wee kpọọrọ Jehova isiala n’ebe ahụ.