2 Samuel 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’oge gara aga, mgbe Sọl bụ eze anyị, ọ bụ gị na-edu ndị Izrel aga agha.+ Jehova gwakwara gị, sị: ‘Ọ bụ gị ga-azụ ndị m Izrel dị ka atụrụ. Ọ bụkwa gị ga-abụ onye ndú Izrel.’”+
2 N’oge gara aga, mgbe Sọl bụ eze anyị, ọ bụ gị na-edu ndị Izrel aga agha.+ Jehova gwakwara gị, sị: ‘Ọ bụ gị ga-azụ ndị m Izrel dị ka atụrụ. Ọ bụkwa gị ga-abụ onye ndú Izrel.’”+