13 Devid asị ya: “Ọ dị mma. Mụ na gị ga-agba ndụ. Naanị ihe m ga-agwa gị bụ ka ị ghara ịnwa anwa bịa hụ m ọ gwụkwala ma ị̀ na-abịa ịkpọtara m Maịkal,+ nwa Sọl.’”
16 Ma, mgbe e bubatara Igbe Jehova n’Obodo Devid, Maịkal nwa Sọl,+ si na windo lepụ anya hụ Eze Devid ka ọ na-awụli elu, na-agbakwa egwú n’ihu Jehova, ya ebido ileda Devid anya n’obi ya.+