1 Samuel 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma, Devid sịrị Sọl: “Ònye ka m bụ, ole ndị ka ndị ikwu m na ezinụlọ nna m bụkwa n’Izrel, nke na m ga-abụ ọgọ eze?”+
18 Ma, Devid sịrị Sọl: “Ònye ka m bụ, ole ndị ka ndị ikwu m na ezinụlọ nna m bụkwa n’Izrel, nke na m ga-abụ ọgọ eze?”+