1 Samuel 18:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Sọl wee sị: “M ga-ekenye ya nwa m nwaanyị ka ọnyà m jide ya, ka aka ndị Filistia kpara ya.”+ Sọl gwaziri Devid ọzọ, sị: “Mụ na gị ga-agọ ọgọ taa.”
21 Sọl wee sị: “M ga-ekenye ya nwa m nwaanyị ka ọnyà m jide ya, ka aka ndị Filistia kpara ya.”+ Sọl gwaziri Devid ọzọ, sị: “Mụ na gị ga-agọ ọgọ taa.”