1 Samuel 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Samuel wee were mpi mmanụ ahụ+ tee ya mmanụ n’ihu ụmụnne ya. Mmụọ Jehova malitekwara inye Devid ike pụrụ iche si n’ụbọchị ahụ gawa.+ Samuel mechakwara bilie lawa Rema.+ 1 Samuel 24:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ya asị Devid: “Ị ka m bụrụ onye ezi omume, n’ihi na i meere m ihe ọma, ma m mere gị ihe ọjọọ.+ 1 Samuel 24:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ama m na ị ga-abụrịrị eze,+ nakwa na ọ bụ gị na ezinụlọ gị ga na-achị alaeze Izrel.
13 Samuel wee were mpi mmanụ ahụ+ tee ya mmanụ n’ihu ụmụnne ya. Mmụọ Jehova malitekwara inye Devid ike pụrụ iche si n’ụbọchị ahụ gawa.+ Samuel mechakwara bilie lawa Rema.+