1 Samuel 27:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Devid wee biri na Gat na nke Ekish, ya na ụmụ nwoke so ya, onye nke ọ bụla na ezinụlọ ya. Devid kpọ ndị nwunye ya abụọ. Aha otu bụ Ahịnoam+ nwaanyị Jezril, aha nke ọzọ abụrụ Abigel+ nwaanyị Kamel, onye bụ́bu nwunye Nebal.
3 Devid wee biri na Gat na nke Ekish, ya na ụmụ nwoke so ya, onye nke ọ bụla na ezinụlọ ya. Devid kpọ ndị nwunye ya abụọ. Aha otu bụ Ahịnoam+ nwaanyị Jezril, aha nke ọzọ abụrụ Abigel+ nwaanyị Kamel, onye bụ́bu nwunye Nebal.