Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 16:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Mgbe Devid gafetụrụ ọnụ ọnụ ugwu ahụ,+ Zaịba+ onye na-ejere Mefiboshet+ ozi bịakwutere ya. Ọ kpụ jakị abụọ e dokwasịrị ihe e ji anọkwasị ha. Ha bukwa narị achịcha abụọ (200), otu narị (100) keeki mkpụrụ vaịn kpọrọ nkụ, otu narị (100) keeki e ji mkpụrụ osisi fig na det mee nakwa otu nnukwu ite mmanya.+

  • 2 Samuel 17:27-29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Ozugbo Devid ruru Mahaneyim, Shobaị nwa Nehash, onye Raba+ bụ́ obodo ndị Amọn, na Mekia+ nwa Amiel onye Lo-diba, na Bazilaị+ onye Rogilim dị na Gilied 28 butere àkwà,* nnukwu efere, ite ụrọ, ọka wit, ọka bali, ntụ ọka, ọka e ghere eghe,* akịdị, lentil,* ọka a mịrị amị, 29 mmanụ aṅụ, bọta, atụrụ, na chiiz.* Ha wetaara Devid na ndị so ya ihe ndị a niile ka ha na-eri.+ Ha sịrị: “Agụụ ji ndị a. Ike gwụkwara ha. Akpịrị na-akpọkwa ha nkụ n’ala ịkpa.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya