1 Samuel 25:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ka Chineke megwara ndị iro Devid ihe ha mere ya, ka ọ tasiekwa ha* ahụhụ ike ma ọ bụrụ na e nwee otu n’ime ụmụ nwoke ya niile m ga-ahapụ ndụ ruo ụtụtụ.”
22 Ka Chineke megwara ndị iro Devid ihe ha mere ya, ka ọ tasiekwa ha* ahụhụ ike ma ọ bụrụ na e nwee otu n’ime ụmụ nwoke ya niile m ga-ahapụ ndụ ruo ụtụtụ.”