-
1 Samuel 3:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Samuel dinaara ala ruo mgbe chi bọrọ. O megheziri ụzọ ụlọ Jehova. Ụjọ nọkwa na-atụ Samuel ịkọrọ Ịlaị ọhụụ ahụ.