2 Samuel 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Devid kasikwara Bat-shiba+ nwunye ya obi. Ọ gakwara ya na ya edinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke, a gụọ ya Solomọn.*+ Jehova hụkwara ya n’anya.+ 1 Ndị Eze 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Netan+ gaziri gwa Bat-shiba,+ nne Solomọn,+ sị: “Ọ̀ bụ na ị nụbeghị na Adọnaịja+ nwa Hagit aghọọla eze? Devid onyenwe anyị amaghịkwa gbasara ya.
24 Devid kasikwara Bat-shiba+ nwunye ya obi. Ọ gakwara ya na ya edinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke, a gụọ ya Solomọn.*+ Jehova hụkwara ya n’anya.+
11 Netan+ gaziri gwa Bat-shiba,+ nne Solomọn,+ sị: “Ọ̀ bụ na ị nụbeghị na Adọnaịja+ nwa Hagit aghọọla eze? Devid onyenwe anyị amaghịkwa gbasara ya.